1 Samuel 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee daa n’ụkwụ ya,+ sị: “Onyenwe m, ka njehie ahụ dị n’isi m;+ biko, ka ohu gị nwaanyị kwuo okwu ná ntị gị,+ geekwa ntị n’okwu ohu gị nwaanyị. Ilu 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndidi ka a na-eji akpali ọchịagha ime ihe, ire dị nro pụkwara ịgbaji ọkpụkpụ.+
24 O wee daa n’ụkwụ ya,+ sị: “Onyenwe m, ka njehie ahụ dị n’isi m;+ biko, ka ohu gị nwaanyị kwuo okwu ná ntị gị,+ geekwa ntị n’okwu ohu gị nwaanyị.