Job 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ị nọ na-ede ihe ndị dị ilu megide m,+Ị na-emekwa ka m taa ahụhụ n’ihi ihe m metara n’oge okorobịa.+ Abụ Ọma 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+
26 N’ihi na ị nọ na-ede ihe ndị dị ilu megide m,+Ị na-emekwa ka m taa ahụhụ n’ihi ihe m metara n’oge okorobịa.+
7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+