Diuterọnọmi 32:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na osisi vaịn ha si n’osisi vaịn Sọdọm,O si na mbara ala Gọmọra.+Mkpụrụ vaịn ha bụ mkpụrụ vaịn na-egbu mmadụ,Ụyọkọ ha na-elu ilu.+ Rut 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-agwakwa ndị inyom ahụ, sị: “Unu akpọla m Neomi. Kpọwanụ m Mera, n’ihi na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ emewo m ihe obi ilu dị ukwuu.+ Job 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Iwe ya adọrisịwo m, o bukwaara m iwe n’obi.+Ọ na-ata ikikere ezé megide m.+Onye iro m asawo anya ya mmiri chebiri m.+ Job 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ na-eweso m iwe dị ọkụ,+Ọ na-ewerekwa m ka onye iro ya. Job 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Ọ bụ ụzọ ọ ga-esi megide m ka ọ na-achọ,O weere m ka onye iro ya.+
32 N’ihi na osisi vaịn ha si n’osisi vaịn Sọdọm,O si na mbara ala Gọmọra.+Mkpụrụ vaịn ha bụ mkpụrụ vaịn na-egbu mmadụ,Ụyọkọ ha na-elu ilu.+
20 Ọ na-agwakwa ndị inyom ahụ, sị: “Unu akpọla m Neomi. Kpọwanụ m Mera, n’ihi na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ emewo m ihe obi ilu dị ukwuu.+
9 Iwe ya adọrisịwo m, o bukwaara m iwe n’obi.+Ọ na-ata ikikere ezé megide m.+Onye iro m asawo anya ya mmiri chebiri m.+ Job 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ na-eweso m iwe dị ọkụ,+Ọ na-ewerekwa m ka onye iro ya. Job 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Ọ bụ ụzọ ọ ga-esi megide m ka ọ na-achọ,O weere m ka onye iro ya.+