2 “Ana m arahụ ụra, ma obi m mụ anya.+ Ana m anụ ụda aka onye m hụrụ n’anya na-akụ!”+
“Megheere m ụzọ,+ nwanne m nwaanyị, enyi m nwaanyị, nduru m, onye nke m, onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta!+ N’ihi na igirigi ejuwo m isi, ntutu isi m jupụtara n’igirigi dara n’abalị.”+