Abụ Solomọn 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ònye bụ nwaanyị a+ nke si n’ala ịkpa+ na-abịa, nke dabeere n’ahụ́ onye ọ hụrụ n’anya?”+ “N’okpuru osisi apụl ka m kpọtere gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime gị mere nne gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime mere nwaanyị mụrụ gị.+ Mkpughe 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+
5 “Ònye bụ nwaanyị a+ nke si n’ala ịkpa+ na-abịa, nke dabeere n’ahụ́ onye ọ hụrụ n’anya?”+ “N’okpuru osisi apụl ka m kpọtere gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime gị mere nne gị. Ọ bụ n’ebe ahụ ka ime mere nwaanyị mụrụ gị.+
10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+