Ndị Ikpe 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Samsịn wee pụọ gaa jide narị nkịta ọhịa atọ,+ chịta ọwa ọkụ, were otu ọdụ nkịta ọhịa kekọta n’ọdụ nkịta ọhịa ọzọ, tinye otu ọwa ọkụ n’agbata ọdụ abụọ ahụ e kekọtara ọnụ. Abụ Ákwá 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ugwu Zayọn nke e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu;+ nkịta ọhịa na-ejegharị na ya.+
4 Samsịn wee pụọ gaa jide narị nkịta ọhịa atọ,+ chịta ọwa ọkụ, were otu ọdụ nkịta ọhịa kekọta n’ọdụ nkịta ọhịa ọzọ, tinye otu ọwa ọkụ n’agbata ọdụ abụọ ahụ e kekọtara ọnụ.