Aịzaya 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na a gbahapụwo ụlọ elu ya,+ mkpọtụ nke na-eme n’obodo akwụsịwo; Ofel+ na ụlọ nche aghọwo ala tọgbọrọ nkịtị, bụ́ ebe ịnyịnya ọhịa na-aṅụrị ọṅụ, ebe ìgwè anụ ga na-ata nri ruo mgbe a na-akaghị aka; Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+ Ezikiel 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị amụma gị dị ka nkịta ọhịa ndị nọ n’ebe a lara n’iyi, gị Izrel.+
14 N’ihi na a gbahapụwo ụlọ elu ya,+ mkpọtụ nke na-eme n’obodo akwụsịwo; Ofel+ na ụlọ nche aghọwo ala tọgbọrọ nkịtị, bụ́ ebe ịnyịnya ọhịa na-aṅụrị ọṅụ, ebe ìgwè anụ ga na-ata nri ruo mgbe a na-akaghị aka;
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+