Abụ Solomọn 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Jiderenụ anyị nkịta ọhịa,+ bụ́ ụmụ nkịta ọhịa na-emebisị ubi vaịn, ebe ọ bụ na ubi vaịn anyị amawo ifuru.”+ Abụ Ákwá 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ugwu Zayọn nke e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu;+ nkịta ọhịa na-ejegharị na ya.+
15 “Jiderenụ anyị nkịta ọhịa,+ bụ́ ụmụ nkịta ọhịa na-emebisị ubi vaịn, ebe ọ bụ na ubi vaịn anyị amawo ifuru.”+