Abụ Ọma 37:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ ọnụ onye ezi omume na-ekwupụta amamihe n’olu dị ala,+Ọ bụkwa ire ya na-ekwu ihe ziri ezi.+ Abụ Ọma 45:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị mara mma karịa ụmụ mmadụ.+A wụsawo ịma mma n’egbugbere ọnụ gị.+Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+
2 Ị mara mma karịa ụmụ mmadụ.+A wụsawo ịma mma n’egbugbere ọnụ gị.+Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+