2 A sị nnọọ na m nwere ebe ndị njem na-arahụ n’ala ịkpa!+ M gaara ahapụ ndị m, si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ha niile bụ ndị na-akwa iko,+ nzukọ ukwu nke ndị aghụghọ;+
13 “Unu akọwo ihe ọjọọ dị ka ubi.+ Unu aghọrọwo ajọ omume.+ Unu eriwo mkpụrụ aghụghọ,+ n’ihi na unu tụkwasịrị ụzọ unu obi,+ tụkwasịkwa ọtụtụ ndị dike unu obi.+