Aịzaya 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+ Abụ Ákwá 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+
10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+
15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+