Abụ Ọma 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+ Zefanaya 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,+ ndị meworo ihe o kpere n’ikpe. Chọọnụ ezi omume,+ chọọnụ ịdị umeala n’obi.+ Ma eleghị anya,+ a ga-ezobe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+ Matiu 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obi ụtọ na-adịrị ndị dị nwayọọ n’obi,+ n’ihi na ha ga-eketa ụwa.+
11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Ha ga-enwekwa obi ụtọ dị ukwuu n’ihi udo nke zuru ebe niile.+
3 chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,+ ndị meworo ihe o kpere n’ikpe. Chọọnụ ezi omume,+ chọọnụ ịdị umeala n’obi.+ Ma eleghị anya,+ a ga-ezobe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+