Matiu 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ya mere, burunụ ụzọ na-achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke,+ a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+ Ndị Rom 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+ Ndị Rom 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+ Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.
33 “Ya mere, burunụ ụzọ na-achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke,+ a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+
17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+
3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+
24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.