Aịzaya 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agami nnọọ agami iji zonahụ Jehova atụmatụ ha,+ ndị meworo omume ha n’ebe gbara ọchịchịrị.+ Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị, ònyekwa maara ihe anyị na-eme?”+ Hosia 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha ga-edina ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna; ma ha agaghị amụba,+ n’ihi na ha akwụsịwo ịṅa Jehova ntị.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, onye na-ajụ,+ ọ bụghị mmadụ ka ọ na-ajụ, kama ọ bụ Chineke,+ bụ́ onye tinyere mmụọ nsọ+ ya n’ime unu.
15 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agami nnọọ agami iji zonahụ Jehova atụmatụ ha,+ ndị meworo omume ha n’ebe gbara ọchịchịrị.+ Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị, ònyekwa maara ihe anyị na-eme?”+
10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha ga-edina ụmụ nwaanyị dị ka à ga-asị na ha bụ ndị inyom na-agba akwụna; ma ha agaghị amụba,+ n’ihi na ha akwụsịwo ịṅa Jehova ntị.+
8 Ya mere, onye na-ajụ,+ ọ bụghị mmadụ ka ọ na-ajụ, kama ọ bụ Chineke,+ bụ́ onye tinyere mmụọ nsọ+ ya n’ime unu.