14 Ha wee na-eme ka ndụ na-elu ha ilu site n’ime ka ha na-arụgbu onwe ha n’ọrụ n’ịkpụ ájá ụrọ+ na brik, nakwa ịrụgbu onwe ha n’ọrụ n’ụdị ọrụ ọ bụla a na-arụ n’ubi,+ ee, n’ụdị ọrụ ọ bụla ha ji ọchịchị aka ike mee ka ha na-arụrụ ha dị ka ndị ohu.+
4 nke m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ wee sị, ‘Rubenụ isi n’ihe m kwuru, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu;+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu,+