4 O wee chịrị ọlaedo ahụ ha chịtara ma jiri ihe e ji akpụ ihe kpụọ ya+ wee mee ka ọ ghọọ ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ.+ Ha wee malite ịsị: “Izrel, ihe a bụ Chi gị, nke dupụtara gị n’ala Ijipt.”+
3 O wee nyeghachi nne ya otu puku na otu narị mkpụrụ ego ọlaọcha ahụ;+ nne ya wee sị: “M ga-eme ka ọlaọcha a bụrụ ihe e doro nsọ nye Jehova maka nwa m, ka e wee jiri ya mee ihe oyiyi a pịrị apị+ nakwa ihe oyiyi a wụrụ awụ;+ m ga-enyeghachikwa gị ya.”