2 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha. 2 Ihe E Mere 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na Ehaz kwakọọrọ ihe niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ụlọ eze+ nakwa n’ụlọ ndị isi,+ buru ha bunye eze Asiria dị ka onyinye;+ ma nke ahụ enyereghị ya aka. Aịzaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee, onye Asiria+ bụ ụtarị nke iwe m,+ ọ bụ mkpara o ji n’aka ka m ga-eji weta amamikpe m!
13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.
21 N’ihi na Ehaz kwakọọrọ ihe niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ụlọ eze+ nakwa n’ụlọ ndị isi,+ buru ha bunye eze Asiria dị ka onyinye;+ ma nke ahụ enyereghị ya aka.