Aịzaya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova rụchara ọrụ ya dum n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, m ga-eme ka eze Asiria zaa ajụjụ maka ihe obi nganga ya rụpụtara nakwa maka mpako nke anya ya dị elu.+ Matiu 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+
12 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova rụchara ọrụ ya dum n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, m ga-eme ka eze Asiria zaa ajụjụ maka ihe obi nganga ya rụpụtara nakwa maka mpako nke anya ya dị elu.+
2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+