Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+ Abụ Ọma 89:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+ Aịzaya 52:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+
10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+