Joshụa 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee gakwuru Jọshụa n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal+ ma gwa ya na ndị Izrel, sị: “Ọ bụ n’ala dị anya ka anyị si bịa. Ma ugbu a, ka anyị na unu gbaa ndụ.”+ Luk 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ezie, ọ bụrụ na ọ pụghị ime otú ahụ, mgbe onye ahụ ka nọ n’ebe dị anya, ọ na-ezipụ ìgwè ndị nnọchiteanya wee rịọ ya ka ya na ya mee udo.+
6 Ha wee gakwuru Jọshụa n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal+ ma gwa ya na ndị Izrel, sị: “Ọ bụ n’ala dị anya ka anyị si bịa. Ma ugbu a, ka anyị na unu gbaa ndụ.”+
32 N’ezie, ọ bụrụ na ọ pụghị ime otú ahụ, mgbe onye ahụ ka nọ n’ebe dị anya, ọ na-ezipụ ìgwè ndị nnọchiteanya wee rịọ ya ka ya na ya mee udo.+