-
1 Samuel 12:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Leenụ m. Gbaanụ akaebe megide m n’ihu Jehova nakwa n’ihu onye o tere mmanụ:+ Ehi ònye ka m kpụụrụ, ka ọ̀ bụ ịnyịnya ibu onye ka m kpụụrụ,+ ka ọ̀ bụ onye ka m rigburu, ka ọ̀ bụ onye ka m chiri ọnụ n’ala, ka ọ̀ bụ onye ka m naara ego aka azụ ka m wee jiri ya mechie anya m?+ M ga-enyeghachikwa ya unu.”+
-