31 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agbada Ijipt ịga chọọ enyemaka,+ ndị na-adabere n’ịnyịnya efu,+ ndị na-atụkwasị obi n’ụgbọ ịnyịnya agha+ n’ihi na ha dị ọtụtụ, ndị na-atụkwasịkwa obi n’ịnyịnya agha n’ihi na ha dị ike nke ukwuu, ma ha elekwasịghị Onye Nsọ Izrel anya, ha achọghịkwa Jehova.+