15 Ma o nupụụrụ ya isi+ n’ikpeazụ site n’iziga ndị ozi ya Ijipt, ka Ijipt kpụnye ya ịnyịnya,+ kpọnyekwa ya ìgwè mmadụ. Ọ̀ ga-enwe ihe ịga nke ọma? Onye na-eme ihe ndị a, onye mebikwara ọgbụgba ndụ, ọ̀ ga-agbanahụ ntaramahụhụ? Ọ̀ ga-agbanahụ ntaramahụhụ n’ezie?’+