13 O nupụkwaara ọbụna Eze Nebukadneza isi,+ bụ́ onye mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi;+ o wee kwesie olu ike,+ kpọchiekwa+ obi ya wee ghara ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel.
7 “‘“E nwekwara nnukwu ugo ọzọ,+ nke nwere nnukwu nku, nweekwa ábụ́bà dị ukwuu,+ ma, lee! osisi vaịn a mere ka mgbọrọgwụ ya ruo n’ebe ọ nọ n’ihi agụụ na-agụ ya.+ O si n’ubi a kụrụ ya wasaara ya alaka ya ka ọ gbaa ya mmiri.+