2 Ndị Eze 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe+ ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee malite inupụrụ eze Babịlọn isi.+ 2 Ihe E Mere 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O nupụkwaara ọbụna Eze Nebukadneza isi,+ bụ́ onye mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi;+ o wee kwesie olu ike,+ kpọchiekwa+ obi ya wee ghara ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel.
20 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe+ ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee malite inupụrụ eze Babịlọn isi.+
13 O nupụkwaara ọbụna Eze Nebukadneza isi,+ bụ́ onye mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi;+ o wee kwesie olu ike,+ kpọchiekwa+ obi ya wee ghara ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel.