7 Ọ dịghị onye na-akpọku aha gị,+ ọ dịghị onye obi ya na-akpali ijide gị aka; n’ihi na i wepụwo ihu gị n’ebe anyị nọ,+ i mekwara ka ike nke njehie anyị gbazee anyị.+
13 Dị nnọọ ka e dere ya n’iwu Mozis,+ ọdachi a dum adakwasịwo anyị,+ anyị emeghịkwa ka obi jụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị site n’ịhapụ njehie anyị+ nakwa site n’ịghọta eziokwu gị.+