Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+ Obedaya 1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ọhụụ Obedaya: Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru banyere Idọm:+ “E nwere ozi anyị nụrụ nke si n’ebe Jehova nọ, e nwekwara onye ozi e zigara n’etiti mba dị iche iche, ‘Bilienụ, ka anyị biliekwa buso ya agha.’”+
1 Ọhụụ Obedaya: Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru banyere Idọm:+ “E nwere ozi anyị nụrụ nke si n’ebe Jehova nọ, e nwekwara onye ozi e zigara n’etiti mba dị iche iche, ‘Bilienụ, ka anyị biliekwa buso ya agha.’”+