2 Ndị Eze 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mụ onwe m ga-egwu olulu mmiri n’ala ọzọ, ṅụọkwa mmiri ya,M ga-ejikwa ọbụ ụkwụ m mee ka ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt taa.’+ Aịzaya 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Osimiri ga na-esi ísì; ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt ga-atalata wee kpọọ nkụ.+ Ahịhịa amị+ na achara ga-erekasị.
24 Mụ onwe m ga-egwu olulu mmiri n’ala ọzọ, ṅụọkwa mmiri ya,M ga-ejikwa ọbụ ụkwụ m mee ka ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt taa.’+
6 Osimiri ga na-esi ísì; ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt ga-atalata wee kpọọ nkụ.+ Ahịhịa amị+ na achara ga-erekasị.