Ọpụpụ 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ na-enwekwaghị ike izo ya,+ o wetara nkata e ji ahịhịa papaịrọs kpaa ma were bitumen na korota+ techie ya wee kuba nwa ahụ n’ime ya, dọba ya n’etiti ahịhịa amị+ n’akụkụ osimiri Naịl. Job 40:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’okpuru osisi lotọs dị ogwu ogwu ka ọ na-edina,N’ebe zoro ezo nke ahịhịa amị dị+ nakwa n’ebe mmiri na-adọ.+
3 Mgbe ọ na-enwekwaghị ike izo ya,+ o wetara nkata e ji ahịhịa papaịrọs kpaa ma were bitumen na korota+ techie ya wee kuba nwa ahụ n’ime ya, dọba ya n’etiti ahịhịa amị+ n’akụkụ osimiri Naịl.
21 N’okpuru osisi lotọs dị ogwu ogwu ka ọ na-edina,N’ebe zoro ezo nke ahịhịa amị dị+ nakwa n’ebe mmiri na-adọ.+