Abụ Ọma 68:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Baara anụ ọhịa nke nọ n’etiti ahịhịa amị mba,+ bụ́ ìgwè oké ehi,+Nakwa ụmụ ehi nke ndị dị iche iche, nke ọ bụla na-azọtọ iberibe ọlaọcha.+Ọ chụsawo ndị ịlụ ọgụ na-atọ ụtọ.+ Aịzaya 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Osimiri ga na-esi ísì; ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt ga-atalata wee kpọọ nkụ.+ Ahịhịa amị+ na achara ga-erekasị.
30 Baara anụ ọhịa nke nọ n’etiti ahịhịa amị mba,+ bụ́ ìgwè oké ehi,+Nakwa ụmụ ehi nke ndị dị iche iche, nke ọ bụla na-azọtọ iberibe ọlaọcha.+Ọ chụsawo ndị ịlụ ọgụ na-atọ ụtọ.+
6 Osimiri ga na-esi ísì; ọwa mmiri niile nke Naịl Ijipt ga-atalata wee kpọọ nkụ.+ Ahịhịa amị+ na achara ga-erekasị.