2 Ndị Eze 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ahụ, Birodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi+ na onyinye; n’ihi na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.
12 N’oge ahụ, Birodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi+ na onyinye; n’ihi na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.