Aịzaya 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’oge ahụ, Merodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye,+ mgbe ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+
39 N’oge ahụ, Merodak-baladan+ nwa Baladan bụ́ eze Babịlọn+ zigaara Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye,+ mgbe ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+