Diuterọnọmi 28:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ị ga na-ejere ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova ga-ezite ibuso gị agha, ozi.+ Agụụ ga na-agụ gị,+ akpịrị ga na-akpọ gị nkụ, ị ga-agbakwa ọtọ ma nọrọ n’ụkọ ihe niile mgbe ị na-ejere ha ozi; ọ ga-anyawakwa gị yok ígwè n’olu ruo mgbe ọ lara gị n’iyi.+ Abụ Ọma 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+ Abụ Ákwá 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+
48 Ị ga na-ejere ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova ga-ezite ibuso gị agha, ozi.+ Agụụ ga na-agụ gị,+ akpịrị ga na-akpọ gị nkụ, ị ga-agbakwa ọtọ ma nọrọ n’ụkọ ihe niile mgbe ị na-ejere ha ozi; ọ ga-anyawakwa gị yok ígwè n’olu ruo mgbe ọ lara gị n’iyi.+
15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+
4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+