Ọpụpụ 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Fero wee sị: “Echi.” O wee sị: “Ọ ga-adị ka i kwuru, ka i wee mara na ọ dịghị onye ọ bụla ọzọ dị ka Jehova bụ́ Chineke anyị,+ Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 113:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ònye dị ka Jehova Chineke anyị,+Bụ́ onye mere ka ebe obibi ya dịrị n’ebe dị elu?+ Aịzaya 40:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ma, ọ̀ bụ onye ka unu pụrụ iji m tụnyere, mụ na ya ewee hara?” ka Onye Nsọ kwuru.+ Jeremaya 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, o nwetụdịghị onye dị ka gị.+ Ị dị ukwuu, aha gị dị ukwuu, dịkwa ike.+
10 Fero wee sị: “Echi.” O wee sị: “Ọ ga-adị ka i kwuru, ka i wee mara na ọ dịghị onye ọ bụla ọzọ dị ka Jehova bụ́ Chineke anyị,+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+