Ọpụpụ 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti ala oké osimiri ahụ,+ mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+ Abụ Ọma 114:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Oké osimiri hụrụ ya gbaa ọsọ;+Jọdan malitere ịgbaghachi azụ.+ Aịzaya 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, bụ́ mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+
29 Ma ụmụ Izrel jere ije n’ala akọrọ n’etiti ala oké osimiri ahụ,+ mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, bụ́ mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+