Aịzaya 45:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị, ‘N’ezie, e nwere ezi omume dị ukwuu na ike n’ime Jehova.+ Ndị niile na-eweso ya iwe ga-abịa kpọmkwem n’ebe ọ nọ, ihere ga-emekwa ha.+ Jeremaya 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+ Ndị Rom 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 iji gosi ezi omume nke ya n’oge a a kara aka, ka o wee bụrụ onye ezi omume+ ọbụna mgbe ọ na-akpọ onye nwere okwukwe n’ebe Jizọs nọ onye ezi omume.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke. Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe. Ndị Filipaị 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ma bụrụ onye mụ na ya dị n’otu. Nke a adabereghị n’ezi omume nke m, nke na-esi n’idebe iwu,+ kama n’okwukwe+ e nwere na Kraịst, bụ́ ezi omume nke si n’aka Chineke n’ihi okwukwe,+
24 sị, ‘N’ezie, e nwere ezi omume dị ukwuu na ike n’ime Jehova.+ Ndị niile na-eweso ya iwe ga-abịa kpọmkwem n’ebe ọ nọ, ihere ga-emekwa ha.+
6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+
26 iji gosi ezi omume nke ya n’oge a a kara aka, ka o wee bụrụ onye ezi omume+ ọbụna mgbe ọ na-akpọ onye nwere okwukwe n’ebe Jizọs nọ onye ezi omume.+
21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.
24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.
9 ma bụrụ onye mụ na ya dị n’otu. Nke a adabereghị n’ezi omume nke m, nke na-esi n’idebe iwu,+ kama n’okwukwe+ e nwere na Kraịst, bụ́ ezi omume nke si n’aka Chineke n’ihi okwukwe,+