Aịzaya 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ezi omume m dị nso.+ Nzọpụta m+ ga-apụta, ogwe aka m ga-ekpekwa ọbụna ndị dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-enwe olileanya n’ebe m nọ,+ ha ga-echerekwa ogwe aka m.+ Ndị Rom 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe mgbọrọgwụ Jesi,+ a ga-enwekwa onye na-ebili ịchị mba niile;+ mba niile ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.”+
5 Ezi omume m dị nso.+ Nzọpụta m+ ga-apụta, ogwe aka m ga-ekpekwa ọbụna ndị dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-enwe olileanya n’ebe m nọ,+ ha ga-echerekwa ogwe aka m.+
12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe mgbọrọgwụ Jesi,+ a ga-enwekwa onye na-ebili ịchị mba niile;+ mba niile ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.”+