Abụ Ọma 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị ga-eme ka m mara ụzọ ndụ.+Ịṅụrịju ọṅụ afọ dị n’ihu gị;+Ịdị mma dị n’aka nri gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+
11 Ị ga-eme ka m mara ụzọ ndụ.+Ịṅụrịju ọṅụ afọ dị n’ihu gị;+Ịdị mma dị n’aka nri gị ruo mgbe ebighị ebi.+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn;+ ha ga na-aṅụrịkwa ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-enwe obi ụtọ na ọṅụ, iru uju na ịsụ ude ga-agbafu.+