Abụ Ọma 149:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ihe ndị Jehova na-atọ ya ụtọ.+Ọ na-eji nzọpụta achọ ndị dị umeala n’obi mma.+ Jeremaya 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’” Zefanaya 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti gị. Dị ka Dike, ọ ga-azọpụta gị.+ Ọ ga-enwe aṅụrị n’ihi gị.+ Ịhụnanya o gosiri gị ga-eme ka o nwee afọ ojuju. Ọ ga-enwe obi ụtọ na aṅụrị n’ebe ị nọ.
41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”
17 Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti gị. Dị ka Dike, ọ ga-azọpụta gị.+ Ọ ga-enwe aṅụrị n’ihi gị.+ Ịhụnanya o gosiri gị ga-eme ka o nwee afọ ojuju. Ọ ga-enwe obi ụtọ na aṅụrị n’ebe ị nọ.