Diuterọnọmi 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova agaghị achọ ịgbaghara ya,+ kama iwe+ na ekworo+ Jehova ga-adị ọkụ megide onye ahụ,+ ọbụbụ ọnụ dum e dere n’akwụkwọ+ a ga-adakwasị ya, Jehova ga-ehichapụkwa aha ya n’okpuru eluigwe.
20 Jehova agaghị achọ ịgbaghara ya,+ kama iwe+ na ekworo+ Jehova ga-adị ọkụ megide onye ahụ,+ ọbụbụ ọnụ dum e dere n’akwụkwọ+ a ga-adakwasị ya, Jehova ga-ehichapụkwa aha ya n’okpuru eluigwe.