Abụ Ọma 92:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ezi omume ga na-eto na-ebu dị ka nkwụ;+Ọ ga-agba agba dị ka osisi sida nke dị na Lebanọn.+ Abụ Ọma 92:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ka ga na-eme nke ọma n’isi awọ́ ha,+Ha ka ga-agba agba, na-amakwa pokopoko,+ Mkpughe 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile+ n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ,+ iru uju ma ọ bụ mkpu ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịkwa adị ọzọ.+ Ihe mbụ niile agabigawo.”+
14 Ha ka ga na-eme nke ọma n’isi awọ́ ha,+Ha ka ga-agba agba, na-amakwa pokopoko,+ Mkpughe 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile+ n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ,+ iru uju ma ọ bụ mkpu ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịkwa adị ọzọ.+ Ihe mbụ niile agabigawo.”+
4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile+ n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ,+ iru uju ma ọ bụ mkpu ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịkwa adị ọzọ.+ Ihe mbụ niile agabigawo.”+