Abụ Ọma 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma m ga na-ama pokopoko n’ụlọ Chineke dị ka osisi oliv;+Atụkwasịrị m obi n’obiọma Chineke ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Aịzaya 65:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha agaghị ewu ụlọ, onye ọzọ ebichie ya; ha agaghị akụ mkpụrụ, onye ọzọ erie ya. N’ihi na dị ka osisi si anọ ogologo ndụ, otú ahụ ka ndị m ga-anọ ogologo ndụ;+ ndị m họọrọ ga-eji ihe aka ha rụpụtara mee ihe n’uju.+ Hosia 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-awa alaka, ọ ga-adị ebube ka osisi oliv,+ ọ ga na-esikwa ísì ụtọ dị ka osisi Lebanọn.
8 Ma m ga na-ama pokopoko n’ụlọ Chineke dị ka osisi oliv;+Atụkwasịrị m obi n’obiọma Chineke ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
22 Ha agaghị ewu ụlọ, onye ọzọ ebichie ya; ha agaghị akụ mkpụrụ, onye ọzọ erie ya. N’ihi na dị ka osisi si anọ ogologo ndụ, otú ahụ ka ndị m ga-anọ ogologo ndụ;+ ndị m họọrọ ga-eji ihe aka ha rụpụtara mee ihe n’uju.+