Aịzaya 54:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 “Tie mkpu ọṅụ, gị nwaanyị aga nke na-amụghị nwa!+ Nwee obi ụtọ, tiekwa mkpu ọṅụ, tisie mkpu ike,+ gị onye ime na-emeghị,+ n’ihi na ụmụ nke nwaanyị a gbahapụrụ agbahapụ dị ọtụtụ karịa ụmụ nke nwaanyị nwere di,”+ ka Jehova kwuru. Ndị Galeshia 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Jeruselem+ nke dị n’elu nweere onwe ya, ọ bụkwa nne anyị.+
54 “Tie mkpu ọṅụ, gị nwaanyị aga nke na-amụghị nwa!+ Nwee obi ụtọ, tiekwa mkpu ọṅụ, tisie mkpu ike,+ gị onye ime na-emeghị,+ n’ihi na ụmụ nke nwaanyị a gbahapụrụ agbahapụ dị ọtụtụ karịa ụmụ nke nwaanyị nwere di,”+ ka Jehova kwuru.