Aịzaya 54:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ bụ di nwe gị,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya;+ Onye Nsọ Izrel bụkwa Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke nke ụwa dum.+ Ndị Galeshia 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ụmụnna m, anyị bụ ụmụ nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya,+ anyị abụghị ụmụ nke nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi.+
5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ bụ di nwe gị,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya;+ Onye Nsọ Izrel bụkwa Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke nke ụwa dum.+
31 Ya mere, ụmụnna m, anyị bụ ụmụ nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya,+ anyị abụghị ụmụ nke nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi.+