Abụ Ọma 113:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka nwaanyị aga biri n’ụlọ,+Dị ka nne nwere obi ụtọ, nke mụrụ ọtụtụ ụmụ.+Toonụ Jaa!+ Ndị Rom 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 otú a ka a ga-esikwa zọpụta Izrel+ dum. Dị nnọọ ka e dere, sị: “Onye nnapụta ga-esi na Zayọn pụta+ wee mee ka ụmụ Jekọb kwụsị ime omume asọpụrụghị Chineke.+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+ Ndị Galeshia 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Jeruselem+ nke dị n’elu nweere onwe ya, ọ bụkwa nne anyị.+ Mkpughe 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+
26 otú a ka a ga-esikwa zọpụta Izrel+ dum. Dị nnọọ ka e dere, sị: “Onye nnapụta ga-esi na Zayọn pụta+ wee mee ka ụmụ Jekọb kwụsị ime omume asọpụrụghị Chineke.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+