Diuterọnọmi 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ Abụ Ọma 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+ Abụ Ọma 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+ Abụ Ọma 97:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọkụ na-aga n’ihu ya,+Ọ na-erepịakwa ndị niile na-emegide ya, bụ́ ndị gbara ya gburugburu.+
24 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ọkụ na-erepịa ihe,+ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+
6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+
9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+