Abụ Ọma 58:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+ Ezikiel 39:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị ụlọ Izrel ga-eli ha iji mee ka ala ha dị ọcha, ruo ọnwa asaa.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+