5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
3 Ma mmụọ ozi+ Jehova gwara Ịlaịja onye Tishbe,+ sị: “Bilie, gaa zute ndị ozi eze Sameria, sị ha, ‘Ọ̀ bụ n’ihi na e nweghị Chineke+ ma ọlị n’Izrel ka unu ji aga ịjụ Belzibọb, bụ́ chi Ekrọn, ase?