2 Ndị Eze 18:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim,+ Hina+ na Iva+ nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+ 2 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha. 2 Ihe E Mere 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee na-ekwu okwu ọjọọ+ banyere Chineke nke Jeruselem+ n’otu ụzọ ahụ ha si ekwu okwu ọjọọ banyere chi dị iche iche nke ndị bi n’ụwa, ndị bụ́ aka ọrụ mmadụ.+
34 Olee ebe chi niile nke Hemat+ na Apad+ nọ? Olee ebe chi niile nke Sefaveyim,+ Hina+ na Iva+ nọ? Hà napụtara Sameria n’aka m?+
18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha.
19 Ha wee na-ekwu okwu ọjọọ+ banyere Chineke nke Jeruselem+ n’otu ụzọ ahụ ha si ekwu okwu ọjọọ banyere chi dị iche iche nke ndị bi n’ụwa, ndị bụ́ aka ọrụ mmadụ.+