Aịzaya 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka ohu m Aịzaya gba ọtọ, gbarakwa ụkwụ efu na-ejegharị ruo afọ atọ dị ka ihe ịrịba ama+ na ihe àmà megide Ijipt,+ megidekwa Itiopia,+ Ezikiel 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mma agha ga-abata n’Ijipt,+ a ga-enwekwa oké ihe mgbu n’Itiopia mgbe e gburu ndị mmadụ n’Ijipt, e wee buru akụ̀ ya, tidakwa ntọala ya.+ Zefanaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+
3 Jehova wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka ohu m Aịzaya gba ọtọ, gbarakwa ụkwụ efu na-ejegharị ruo afọ atọ dị ka ihe ịrịba ama+ na ihe àmà megide Ijipt,+ megidekwa Itiopia,+
4 Mma agha ga-abata n’Ijipt,+ a ga-enwekwa oké ihe mgbu n’Itiopia mgbe e gburu ndị mmadụ n’Ijipt, e wee buru akụ̀ ya, tidakwa ntọala ya.+
10 “Ndị na-arịọsi m arịrịọ ike, ya bụ, ndị m a chụsara achụsa, ga-esite n’ógbè osimiri Itiopia wetara m onyinye.+